Ọrụ Ndịozi 5:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Dị ka ihe atụ, tupu ụbọchị ndị a, Tiudas biliri, na-ekwu na o nwere ihe ya bụ,+ ọtụtụ ndị, ihe dị ka narị anọ, sonyeere òtù ya.+ Ma e gburu ya, e mekwara ka ndị niile na-erubere ya isi gbasasịa wee ghọọ ihe efu.
36 Dị ka ihe atụ, tupu ụbọchị ndị a, Tiudas biliri, na-ekwu na o nwere ihe ya bụ,+ ọtụtụ ndị, ihe dị ka narị anọ, sonyeere òtù ya.+ Ma e gburu ya, e mekwara ka ndị niile na-erubere ya isi gbasasịa wee ghọọ ihe efu.