Ọrụ Ndịozi 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha na-edebekwa ya n’ụkwụ ndịozi.+ E mesịa, a na-ekenye onye ọ bụla,+ dị nnọọ ka mkpa o nwere si dị. 1 Timoti 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Na-asọpụrụ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ ndị bụ́ n’ezie ndị di ha nwụrụ.+ Jems 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+
35 Ha na-edebekwa ya n’ụkwụ ndịozi.+ E mesịa, a na-ekenye onye ọ bụla,+ dị nnọọ ka mkpa o nwere si dị.
27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+