Ọpụpụ 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee mee ka ndị Izrel nweta ihu ọma ndị Ijipt.+ Nwoke ahụ bụ́ Mozis bụ nnọọ nnukwu mmadụ n’ala Ijipt, n’anya ndị na-ejere Fero ozi nakwa n’anya ndị Ijipt.+ Luk 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị ha: “Ihe ndị dị ka gịnị?” Ha wee sị ya: “Ihe mere Jizọs onye Nazaret,+ onye ghọrọ onye amụma+ dị ike n’ọrụ na n’okwu n’ihu Chineke na n’ihu mmadụ niile;
3 Jehova wee mee ka ndị Izrel nweta ihu ọma ndị Ijipt.+ Nwoke ahụ bụ́ Mozis bụ nnọọ nnukwu mmadụ n’ala Ijipt, n’anya ndị na-ejere Fero ozi nakwa n’anya ndị Ijipt.+
19 O wee sị ha: “Ihe ndị dị ka gịnị?” Ha wee sị ya: “Ihe mere Jizọs onye Nazaret,+ onye ghọrọ onye amụma+ dị ike n’ọrụ na n’okwu n’ihu Chineke na n’ihu mmadụ niile;