2 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa. Esta 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Mọdekaị bụ nnukwu mmadụ+ n’ụlọ eze, ude+ ya gazukwara ógbè niile, n’ihi na nwoke ahụ bụ́ Mọdekaị nọ na-adịwanye ukwuu.+ Ọrụ Ndịozi 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, a kụziiri Mozis ihe n’amamihe+ niile nke ndị Ijipt. N’eziokwu, ọ dị ike n’okwu+ na n’omume.
9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.
4 N’ihi na Mọdekaị bụ nnukwu mmadụ+ n’ụlọ eze, ude+ ya gazukwara ógbè niile, n’ihi na nwoke ahụ bụ́ Mọdekaị nọ na-adịwanye ukwuu.+
22 N’ihi ya, a kụziiri Mozis ihe n’amamihe+ niile nke ndị Ijipt. N’eziokwu, ọ dị ike n’okwu+ na n’omume.