Ọpụpụ 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo n’oge ahụ, ka Mozis dịwara ike, na ọ pụrụ gakwuru ụmụnne ya ka ọ hụ ibu arọ ha na-ebu;+ o wee hụ otu onye Ijipt ka ọ na-eti onye Hibru bụ́ otu n’ime ụmụnne ya ihe.+
11 O wee ruo n’oge ahụ, ka Mozis dịwara ike, na ọ pụrụ gakwuru ụmụnne ya ka ọ hụ ibu arọ ha na-ebu;+ o wee hụ otu onye Ijipt ka ọ na-eti onye Hibru bụ́ otu n’ime ụmụnne ya ihe.+