Diuterọnọmi 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ka ị gharakwa ileli anya n’eluigwe ma hụ anyanwụ na ọnwa na kpakpando, bụ́ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe, e wee rafuo gị, i wee kpọọrọ ha isiala ma fee ha,+ bụ́ ihe Jehova bụ́ Chineke gị kenyere ndị niile nọ n’okpuru eluigwe dum.+ Emọs 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Unu ga-eburu Sakọt bụ́ eze unu+ nakwa Kaịwan, bụ́ ihe oyiyi ndị unu mere, kpakpando nke chi unu, ndị unu meere onwe unu.+
19 ka ị gharakwa ileli anya n’eluigwe ma hụ anyanwụ na ọnwa na kpakpando, bụ́ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe, e wee rafuo gị, i wee kpọọrọ ha isiala ma fee ha,+ bụ́ ihe Jehova bụ́ Chineke gị kenyere ndị niile nọ n’okpuru eluigwe dum.+
26 Unu ga-eburu Sakọt bụ́ eze unu+ nakwa Kaịwan, bụ́ ihe oyiyi ndị unu mere, kpakpando nke chi unu, ndị unu meere onwe unu.+