Ọpụpụ 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+ Abụ Ọma 115:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị na-eme ha ga-adị nnọọ ka ha,+Ee, ndị niile tụkwasịrị ha obi.+ Ọrụ Ndịozi 7:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Kama ọ bụ ụlọikwuu nke Molọk+ na kpakpando+ nke chi Rifan ka unu buliri elu, bụ́ ihe oyiyi ndị unu mere ife ha ofufe. N’ihi ya, m ga-eme ka a dọrọ unu n’agha+ gafee Babịlọn.’
4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+
43 Kama ọ bụ ụlọikwuu nke Molọk+ na kpakpando+ nke chi Rifan ka unu buliri elu, bụ́ ihe oyiyi ndị unu mere ife ha ofufe. N’ihi ya, m ga-eme ka a dọrọ unu n’agha+ gafee Babịlọn.’