2 Ndị Eze 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee na-eje ije n’ụzọ niile nna ya jere,+ o wee na-efe arụsị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ ndị nna ya fere, ọ nọkwa na-akpọrọ ha isiala. Abụ Ọma 97:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka ihere mee ndị niile na-efe ihe oyiyi ọ bụla a pịrị apị ofufe,+Ndị ji chi na-abaghị uru na-anya isi.+Kpọọrọnụ ya isiala, unu chi niile.+ Jona 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ndị na-efe arụsị ụgha na-ahapụ onye na-egosi ha obiọma.*+
21 O wee na-eje ije n’ụzọ niile nna ya jere,+ o wee na-efe arụsị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ ndị nna ya fere, ọ nọkwa na-akpọrọ ha isiala.
7 Ka ihere mee ndị niile na-efe ihe oyiyi ọ bụla a pịrị apị ofufe,+Ndị ji chi na-abaghị uru na-anya isi.+Kpọọrọnụ ya isiala, unu chi niile.+