Levitikọs 26:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-alakwa ebe ndị dị elu+ unu ndị dị nsọ n’iyi, gbupụsịakwa ihe unu ji adọba ihe nsure ọkụ unu na-esi ísì ụtọ ma mee ka ozu unu tọgbọrọ n’elu ozu arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị;+ mkpụrụ obi m ga-akpọkwa unu asị.+ Diuterọnọmi 29:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu nọkwa na-ahụ ihe arụ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ osisi na nkume, ọlaọcha na ọlaedo, ndị ha nwere;) 2 Ndị Eze 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee na-efe arụsị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ ndị Jehova gwara ha banyere ha, sị: “Unu emela ihe a”;+ Jeremaya 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha bụ ihe efu, ihe ịkwa emo.+ N’oge a ga-elebara ha anya, ha ga-ala n’iyi.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
30 M ga-alakwa ebe ndị dị elu+ unu ndị dị nsọ n’iyi, gbupụsịakwa ihe unu ji adọba ihe nsure ọkụ unu na-esi ísì ụtọ ma mee ka ozu unu tọgbọrọ n’elu ozu arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị;+ mkpụrụ obi m ga-akpọkwa unu asị.+
17 Unu nọkwa na-ahụ ihe arụ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ osisi na nkume, ọlaọcha na ọlaedo, ndị ha nwere;)
12 Ha wee na-efe arụsị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ ndị Jehova gwara ha banyere ha, sị: “Unu emela ihe a”;+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+