Matiu 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, ọ kpọrọ mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya ma nye ha ikike n’ebe ndị mmụọ na-adịghị ọcha nọ,+ ka ha wee chụpụ ha, ka ha gwọọkwa ụdị ọrịa ọ bụla na ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla. Mak 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee kpọọ mmadụ iri na abụọ ahụ. O wee bido izipụ ha abụọ abụọ,+ ọ malitekwara inye ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ na-adịghị ọcha.+
10 Ya mere, ọ kpọrọ mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya ma nye ha ikike n’ebe ndị mmụọ na-adịghị ọcha nọ,+ ka ha wee chụpụ ha, ka ha gwọọkwa ụdị ọrịa ọ bụla na ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla.
7 O wee kpọọ mmadụ iri na abụọ ahụ. O wee bido izipụ ha abụọ abụọ,+ ọ malitekwara inye ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ na-adịghị ọcha.+