Ọrụ Ndịozi 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ha wee mee ka ha guzo n’ihu ndịozi ahụ, mgbe ha kpesịrị ekpere, ha bikwasịrị ha aka n’isi.+ Ọrụ Ndịozi 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka n’isi,+ mmụọ nsọ dakwasịrị ha, ha wee malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche na ibu amụma.+ 2 Timoti 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ya mere m ji na-echetara gị ka i mee ka onyinye+ Chineke nke dị n’ime gị site n’aka m bikwasịrị gị+ nwuo dị ka ọkụ.+
6 Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka n’isi,+ mmụọ nsọ dakwasịrị ha, ha wee malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche na ibu amụma.+
6 Ọ bụ ya mere m ji na-echetara gị ka i mee ka onyinye+ Chineke nke dị n’ime gị site n’aka m bikwasịrị gị+ nwuo dị ka ọkụ.+