Diuterọnọmi 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jọshụa nwa Nọn jupụtara na mmụọ amamihe,+ n’ihi na Mozis bikwasịrị ya aka n’isi;+ ụmụ Izrel wee malite ige ya ntị, ha wee malite ime dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ọrụ Ndịozi 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe ahụ, ha bikwasịrị ha aka n’isi,+ ha wee malite ịnata mmụọ nsọ. Ọrụ Ndịozi 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ahụ ha buru ọnụ ma kpee ekpere wee bikwasị ha aka+ n’isi wee hapụ ha ka ha gawa. Ọrụ Ndịozi 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha họpụtakwaara ha ndị okenye+ n’ọgbakọ nke ọ bụla, mgbe ha buru ọnụ,+ kpeekwa ekpere, ha nyefere ha n’aka Jehova,+ bụ́ onye ha kweere na ya. 1 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Adịla na-eleghara onyinye ahụ+ dị n’ime gị anya, nke e nyere gị site n’ibu amụma,+ mgbe òtù ndị okenye bikwasịkwara gị aka n’isi.+ 1 Timoti 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ebikwasịla+ onye ọ bụla aka n’isi ngwa ngwa;+ ekerela òkè ná mmehie nke ndị ọzọ;+ debe onwe gị ọcha.+ 2 Timoti 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ya mere m ji na-echetara gị ka i mee ka onyinye+ Chineke nke dị n’ime gị site n’aka m bikwasịrị gị+ nwuo dị ka ọkụ.+
9 Jọshụa nwa Nọn jupụtara na mmụọ amamihe,+ n’ihi na Mozis bikwasịrị ya aka n’isi;+ ụmụ Izrel wee malite ige ya ntị, ha wee malite ime dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+
23 Ha họpụtakwaara ha ndị okenye+ n’ọgbakọ nke ọ bụla, mgbe ha buru ọnụ,+ kpeekwa ekpere, ha nyefere ha n’aka Jehova,+ bụ́ onye ha kweere na ya.
14 Adịla na-eleghara onyinye ahụ+ dị n’ime gị anya, nke e nyere gị site n’ibu amụma,+ mgbe òtù ndị okenye bikwasịkwara gị aka n’isi.+
22 Ebikwasịla+ onye ọ bụla aka n’isi ngwa ngwa;+ ekerela òkè ná mmehie nke ndị ọzọ;+ debe onwe gị ọcha.+
6 Ọ bụ ya mere m ji na-echetara gị ka i mee ka onyinye+ Chineke nke dị n’ime gị site n’aka m bikwasịrị gị+ nwuo dị ka ọkụ.+