Ọrụ Ndịozi 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ha wee mee ka ha guzo n’ihu ndịozi ahụ, mgbe ha kpesịrị ekpere, ha bikwasịrị ha aka n’isi.+ Ọrụ Ndịozi 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha họpụtakwaara ha ndị okenye+ n’ọgbakọ nke ọ bụla, mgbe ha buru ọnụ,+ kpeekwa ekpere, ha nyefere ha n’aka Jehova,+ bụ́ onye ha kweere na ya. 1 Timoti 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụghị onye chegharịrị ọhụrụ,+ ka o wee ghara ịbụ onye nganga ga-afụli elu,+ o wee daba n’ikpe a mara Ekwensu.+
23 Ha họpụtakwaara ha ndị okenye+ n’ọgbakọ nke ọ bụla, mgbe ha buru ọnụ,+ kpeekwa ekpere, ha nyefere ha n’aka Jehova,+ bụ́ onye ha kweere na ya.
6 ọ bụghị onye chegharịrị ọhụrụ,+ ka o wee ghara ịbụ onye nganga ga-afụli elu,+ o wee daba n’ikpe a mara Ekwensu.+