2 Jọn 11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na onye kelere ya ekerewo òkè n’ajọ ọrụ ya.+ Mkpughe 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nụ ka olu ọzọ nke si n’eluigwe na-asị: “Ndị nke m,+ sinụ n’ime ya pụta, ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya kere òkè ná mmehie ya,+ ma ọ bụrụkwa na unu achọghị ịnata ụfọdụ n’ime ihe otiti ya.
4 M wee nụ ka olu ọzọ nke si n’eluigwe na-asị: “Ndị nke m,+ sinụ n’ime ya pụta, ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya kere òkè ná mmehie ya,+ ma ọ bụrụkwa na unu achọghị ịnata ụfọdụ n’ime ihe otiti ya.