1 Timoti 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ekwela ka onye ọ bụla lelịa gị anya n’ihi na ị bụ okorobịa.+ Kama nke ahụ, bụụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ ihe nlereanya,+ n’ikwu okwu, n’omume, n’ịhụnanya, n’okwukwe, n’ịdị ọcha.+ 1 Jọn 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye ọ bụla nke nwere olileanya a n’ebe ọ nọ na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha+ dị nnọọ ka onye ahụ dị ọcha.+
12 Ekwela ka onye ọ bụla lelịa gị anya n’ihi na ị bụ okorobịa.+ Kama nke ahụ, bụụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ ihe nlereanya,+ n’ikwu okwu, n’omume, n’ịhụnanya, n’okwukwe, n’ịdị ọcha.+
3 Onye ọ bụla nke nwere olileanya a n’ebe ọ nọ na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha+ dị nnọọ ka onye ahụ dị ọcha.+