1 Ndị Kọrịnt 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ka onye ọ bụla ghara ilelị ya.+ Dupụtụnụ ya n’udo, ka o wee bịakwute m n’ebe a, n’ihi na mụ na ụmụnna na-eche ya. Taịtọs 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jiri ikike zuru ezu nke inye iwu na-ekwu ihe ndị a, na-adụsikwa ọdụ ike ma na-adọ aka ná ntị.+ Ekwela ka onye ọ bụla leda gị anya.+
11 Ya mere, ka onye ọ bụla ghara ilelị ya.+ Dupụtụnụ ya n’udo, ka o wee bịakwute m n’ebe a, n’ihi na mụ na ụmụnna na-eche ya.
15 Jiri ikike zuru ezu nke inye iwu na-ekwu ihe ndị a, na-adụsikwa ọdụ ike ma na-adọ aka ná ntị.+ Ekwela ka onye ọ bụla leda gị anya.+