Ọrụ Ndịozi 13:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ndị na-eso ụzọ Jizọs jupụtakwara n’ọṅụ+ na mmụọ nsọ. Ọrụ Ndịozi 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 bịakwutere m. O guzoro n’akụkụ m wee sị m, ‘Sọl, nwanna m, hụwa ụzọ!’+ M wee welie anya lee ya n’otu oge awa ahụ.
13 bịakwutere m. O guzoro n’akụkụ m wee sị m, ‘Sọl, nwanna m, hụwa ụzọ!’+ M wee welie anya lee ya n’otu oge awa ahụ.