Ọrụ Ndịozi 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Sọl kwadoro ogbugbu e gburu ya.+ N’ụbọchị ahụ, a malitere ịkpagbu+ ọgbakọ ahụ dị na Jeruselem; a chụsasịrị+ mmadụ niile n’ógbè ndị dị gburugburu Judia na Sameria, ma e wezụga ndịozi.
8 Ma Sọl kwadoro ogbugbu e gburu ya.+ N’ụbọchị ahụ, a malitere ịkpagbu+ ọgbakọ ahụ dị na Jeruselem; a chụsasịrị+ mmadụ niile n’ógbè ndị dị gburugburu Judia na Sameria, ma e wezụga ndịozi.