Mak 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A ghaghịkwa ibu ụzọ kwusaa+ ozi ọma+ ahụ ná mba niile. Ndị Efesọs 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ m, bụ́ onye dị ala karịa onye kasị nta+ n’ime ndị nsọ niile, ka e nyere obiọma a na-erughịrị mmadụ,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ+ ozi ọma banyere akụ̀+ Kraịst nke a na-apụghị ịghọta aghọta
8 Ọ bụ m, bụ́ onye dị ala karịa onye kasị nta+ n’ime ndị nsọ niile, ka e nyere obiọma a na-erughịrị mmadụ,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ+ ozi ọma banyere akụ̀+ Kraịst nke a na-apụghị ịghọta aghọta