Ọrụ Ndịozi 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha gafekwaara Frijia na obodo Galeshia,+ n’ihi na mmụọ nsọ machibidoro ha iwu ikwu okwu Chineke n’ógbè Eshia. Ọrụ Ndịozi 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, o biliri wee gaa ebe dị iche iche n’obodo Galeshia+ na Frijia,+ na-eme ka ndị niile na-eso ụzọ Jizọs dị ike.+
6 Ha gafekwaara Frijia na obodo Galeshia,+ n’ihi na mmụọ nsọ machibidoro ha iwu ikwu okwu Chineke n’ógbè Eshia.
23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, o biliri wee gaa ebe dị iche iche n’obodo Galeshia+ na Frijia,+ na-eme ka ndị niile na-eso ụzọ Jizọs dị ike.+