56 N’obodo nta ọ bụla ma ọ bụ n’obodo ukwu ọ bụla ma ọ bụ n’ime ime obodo+ ọ bụla ọ banyere, ha na-ebusa ndị na-arịa ọrịa n’ọma ahịa, ha na-arịọkwa ya ka ha bitụ+ naanị ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka. E mekwara ka ahụ́ dị ndị niile bitụrụ ya aka mma.+
15 ha wee kpọpụta ndị ọrịa ọbụna n’okporo ámá ma tọgbọ ha n’ebe ahụ n’elu ihe ndina dị iche iche, ka ọ ga-abụ, mgbe Pita na-agafe, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, ka onyinyo ya dakwasị otu onye n’ime ha.+