Matiu 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, lee! otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+ Mak 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ọ nụrụ ihe banyere Jizọs, o si n’ìgwè mmadụ ahụ bịa n’azụ ya wee bitụ uwe elu ya aka;+ Luk 8:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 si n’azụ bịaruo ya nso ma bitụ ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka,+ ozugbo ahụkwa ọrịa oruru ọbara ya kwụsịrị.+ Ọrụ Ndịozi 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 nke mere na a na-emetụ ndị ọrịa+ ọbụna ákwà ya na uwe eprọn ya, ọrịa ha na-ahapụkwa ha, ndị mmụọ ọjọọ na-apụtakwa.+
20 Ma, lee! otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+
44 si n’azụ bịaruo ya nso ma bitụ ọnụ ọnụ+ uwe elu ya aka,+ ozugbo ahụkwa ọrịa oruru ọbara ya kwụsịrị.+
12 nke mere na a na-emetụ ndị ọrịa+ ọbụna ákwà ya na uwe eprọn ya, ọrịa ha na-ahapụkwa ha, ndị mmụọ ọjọọ na-apụtakwa.+