Ọrụ Ndịozi 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 nke na ọ bụrụ na e were ákwà ya ma ọ bụ eprọn ya metụ ndị ọrịa n’ahụ́,+ ha agbakee. E metụkwa ha onye ọ bụla ndị mmụọ ọjọọ ji, ha ahapụ ya.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:12 Ịgba Àmà, p. 162 Ụlọ Nche,11/15/1991, p. 5
12 nke na ọ bụrụ na e were ákwà ya ma ọ bụ eprọn ya metụ ndị ọrịa n’ahụ́,+ ha agbakee. E metụkwa ha onye ọ bụla ndị mmụọ ọjọọ ji, ha ahapụ ya.+