Abụ Ọma 85:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ị gbagharawo njehie nke ndị gị;+I kpuchiwo mmehie ha dum.+ Sila. Aịzaya 43:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụ m bụ Onye na-ehichapụ+ mmebi iwu gị+ n’ihi mụ onwe m.+ Agaghịkwa m echeta mmehie gị.+