2 Ndị Kọrịnt 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma, Ndị Kọlọsi 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ọ bụ unu ka o mere ugbu a ka unu na ya dị ná mma+ site n’anụ ahụ́ nke onye ahụ, site n’ọnwụ ya,+ ka o wee chee unu n’ihu ya dị ka ndị dị nsọ na ndị na-enweghị mmerụ+ na ndị a na-adịghị ebo ebubo+ n’ihu ya,
18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma,
22 ọ bụ unu ka o mere ugbu a ka unu na ya dị ná mma+ site n’anụ ahụ́ nke onye ahụ, site n’ọnwụ ya,+ ka o wee chee unu n’ihu ya dị ka ndị dị nsọ na ndị na-enweghị mmerụ+ na ndị a na-adịghị ebo ebubo+ n’ihu ya,