Jenesis 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+ Aịzaya 64:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị wee yie onye na-adịghị ọcha, anyị niile, ezi omume anyị niile yikwara uwe e yi mgbe a na-ahụ nsọ;+ anyị ga-akpọnwụ dị ka mkpá akwụkwọ,+ anyị niile, njehie anyị ga-ebufukwa anyị dị ka ifufe.+
5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+
6 Anyị wee yie onye na-adịghị ọcha, anyị niile, ezi omume anyị niile yikwara uwe e yi mgbe a na-ahụ nsọ;+ anyị ga-akpọnwụ dị ka mkpá akwụkwọ,+ anyị niile, njehie anyị ga-ebufukwa anyị dị ka ifufe.+