Abụ Ọma 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ajọ omume adịghị otú ahụ,Kama ha dị ka igbogbo ọka nke ifufe na-efesasị.+ Aịzaya 57:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe i tiri mkpu enyemaka, ihe dị iche iche i kpokọtara agaghị anapụta gị,+ kama nke ahụ, ifufe ga-ebufu ha niile.+ Ume e kupụrụ ekupụ ga-eburu ha, ma onye gbabara n’ime m+ ga-eketa ala a, nwetakwa ugwu nsọ m.+
13 Mgbe i tiri mkpu enyemaka, ihe dị iche iche i kpokọtara agaghị anapụta gị,+ kama nke ahụ, ifufe ga-ebufu ha niile.+ Ume e kupụrụ ekupụ ga-eburu ha, ma onye gbabara n’ime m+ ga-eketa ala a, nwetakwa ugwu nsọ m.+