Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 56:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 m ga-akpọrọ ha bịa n’ugwu nsọ m,+ meekwa ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ụlọ ekpere m.+ A ga-anabata àjà ha a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà nkịtị ha+ n’elu ebe ịchụàjà m.+ N’ihi na a ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere dịịrị ndị niile.”+

  • Aịzaya 66:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ha ga-eji ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya na ụgbọala e mechiri elu ya emechi na ịnyịnya ibu na nne kamel+ ndị na-awụ ọsọ bute ụmụnne unu niile site ná mba niile+ dị ka onyinye a ga-enye Jehova,+ bute ha n’ugwu nsọ m,+ bụ́ Jeruselem,” ka Jehova kwuru, “dị nnọọ ka mgbe ụmụ Izrel na-eji arịa dị ọcha ebubata onyinye n’ụlọ Jehova.”+

  • Ezikiel 20:40
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 “‘N’ihi na n’ugwu nsọ m, n’ugwu dị n’ebe dị elu n’Izrel,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘n’ebe ahụ ka ha onwe ha, ya bụ, ụlọ Izrel dum, ga-efe m, n’ala ha.+ N’ebe ahụ ka ihe ha ga-atọ m ụtọ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m ga-achọ onyinye unu na mkpụrụ mbụ nke ihe unu na-enye, bụ́ ihe nsọ unu niile.+

  • Joel 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu,+ onye bi na Zayọn bụ́ ugwu nsọ m.+ Jeruselem ga-aghọ ebe dị nsọ;+ ndị ala ọzọ agaghịkwa esi n’ime ya gafere ọzọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya