Ndị Galeshia 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anụ ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ+ n’ọchịchọ ya, mmụọ nsọ na-emegidekwa anụ ahụ́; n’ihi na ihe ndị a na-emegiderịta onwe ha, ka unu wee ghara ime ihe ndị ahụ unu na-achọ ime.+
17 N’ihi na anụ ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ+ n’ọchịchọ ya, mmụọ nsọ na-emegidekwa anụ ahụ́; n’ihi na ihe ndị a na-emegiderịta onwe ha, ka unu wee ghara ime ihe ndị ahụ unu na-achọ ime.+