Ndị Rom 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+ Ndị Hibru 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 lezienụ ka ọbara+ Kraịst, bụ́ onye sitere ná nduzi nke mmụọ ebighị ebi were onwe ya chụọrọ Chineke àjà+ n’enweghị mmerụ, ga-esi sachapụ+ akọ na uche anyị ọrụ dị iche iche nwụrụ anwụ,+ ka anyị wee na-ejere Chineke ahụ dị ndụ ozi dị nsọ!+
21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+
14 lezienụ ka ọbara+ Kraịst, bụ́ onye sitere ná nduzi nke mmụọ ebighị ebi were onwe ya chụọrọ Chineke àjà+ n’enweghị mmerụ, ga-esi sachapụ+ akọ na uche anyị ọrụ dị iche iche nwụrụ anwụ,+ ka anyị wee na-ejere Chineke ahụ dị ndụ ozi dị nsọ!+