Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+ Jọn 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jizọs zara, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Ọ bụrụ na a mụghị mmadụ site na mmiri+ na mmụọ nsọ,+ ọ pụghị ịbanye n’alaeze Chineke. Jọn 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ifufe+ na-efega n’ebe ọ chọrọ, ị na-anụkwa ụda ya, ma ị dịghị ama ebe o si abịa na ebe ọ na-eje. Otú a ka ọ dị onye ọ bụla a mụrụ site na mmụọ nsọ.”+ Ndị Hibru 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ma onye na-edo ha nsọ ma ndị a na-edo nsọ+ sitechara n’otu onye,+ n’ihi nke a, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha “ụmụnna,”+
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
5 Jizọs zara, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Ọ bụrụ na a mụghị mmadụ site na mmiri+ na mmụọ nsọ,+ ọ pụghị ịbanye n’alaeze Chineke.
8 Ifufe+ na-efega n’ebe ọ chọrọ, ị na-anụkwa ụda ya, ma ị dịghị ama ebe o si abịa na ebe ọ na-eje. Otú a ka ọ dị onye ọ bụla a mụrụ site na mmụọ nsọ.”+
11 N’ihi na ma onye na-edo ha nsọ ma ndị a na-edo nsọ+ sitechara n’otu onye,+ n’ihi nke a, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha “ụmụnna,”+