Luk 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye ọ bụla nke dara n’elu nkume ahụ ga-akụri.+ Onye ọ bụla ọ dakwasịrị,+ ọ ga-egweri ya.”+ 1 Ndị Kọrịnt 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ma anyị na-ekwusa Kraịst a kpọgidere n’osisi,+ ọ bụụrụ ndị Juu ihe ịsụ ngọngọ,+ ma bụụrụ ndị mba ọzọ ihe nzuzu;+
23 ma anyị na-ekwusa Kraịst a kpọgidere n’osisi,+ ọ bụụrụ ndị Juu ihe ịsụ ngọngọ,+ ma bụụrụ ndị mba ọzọ ihe nzuzu;+