Abụ Ọma 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eji mkpanaka ígwè kụpịa ha,+Ị ga-akụri ha ka arịa ọkpụite kpụrụ.”+ Aịzaya 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-aghọkwa ebe dị nsọ;+ ma ọ ga-aghọrọ ụlọ abụọ nke Izrel nkume ịkpọbi ụkwụ na oké nkume ịsụ ngọngọ,+ ghọọkwara ndị bi na Jeruselem+ igbudu na ọnyà. Matiu 21:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Onye dakwara n’elu nkume a ga-akụri. Onye ọ bụla ọ dakwasịrị, ọ ga-egweri ya.”+
14 Ọ ga-aghọkwa ebe dị nsọ;+ ma ọ ga-aghọrọ ụlọ abụọ nke Izrel nkume ịkpọbi ụkwụ na oké nkume ịsụ ngọngọ,+ ghọọkwara ndị bi na Jeruselem+ igbudu na ọnyà.