Aịzaya 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Jehova awụkwasịwo unu mmụọ nke oké ụra;+ ọ na-emechikwa anya unu, unu ndị amụma.+ O kpuchiwokwa ọbụna isi unu,+ unu ndị ọhụụ.+
10 N’ihi na Jehova awụkwasịwo unu mmụọ nke oké ụra;+ ọ na-emechikwa anya unu, unu ndị amụma.+ O kpuchiwokwa ọbụna isi unu,+ unu ndị ọhụụ.+