Jeremaya 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ‘Osisi oliv nke jupụtara n’akwụkwọ ndụ, nke mkpụrụ ya na ọdịdị ya mara mma,’ bụ aha Jehova kpọrọ gị.+ O jiriwo oké mkpọtụ mụnye ọkụ na-ere ya, ha agbajiwokwa alaka ya.+
16 ‘Osisi oliv nke jupụtara n’akwụkwọ ndụ, nke mkpụrụ ya na ọdịdị ya mara mma,’ bụ aha Jehova kpọrọ gị.+ O jiriwo oké mkpọtụ mụnye ọkụ na-ere ya, ha agbajiwokwa alaka ya.+