Abụ Ọma 52:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma m ga na-ama pokopoko n’ụlọ Chineke dị ka osisi oliv;+Atụkwasịrị m obi n’obiọma Chineke ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Ndị Rom 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú ọ dị, ọ bụrụ na a nyakapụrụ alaka ụfọdụ, ma nyado gị onwe gị n’etiti alaka ndị fọdụrụ,+ ọ bụ ezie na ị bụ oliv ọhịa, i wee ghọọ onye na-eketa òkè n’ọtụtụ ihe ọma+ dị na mgbọrọgwụ oliv ahụ,+
8 Ma m ga na-ama pokopoko n’ụlọ Chineke dị ka osisi oliv;+Atụkwasịrị m obi n’obiọma Chineke ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
17 Otú ọ dị, ọ bụrụ na a nyakapụrụ alaka ụfọdụ, ma nyado gị onwe gị n’etiti alaka ndị fọdụrụ,+ ọ bụ ezie na ị bụ oliv ọhịa, i wee ghọọ onye na-eketa òkè n’ọtụtụ ihe ọma+ dị na mgbọrọgwụ oliv ahụ,+