Matiu 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee sị: “Ọ bụ nke Siza.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ha: “Ya mere, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ọrụ Ndịozi 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Pita na ndịozi ndị ọzọ wee zaa, sị: “Anyị aghaghị irubere Chineke isi dị ka onye na-achị achị karịa mmadụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+
21 Ha wee sị: “Ọ bụ nke Siza.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ha: “Ya mere, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+
29 Pita na ndịozi ndị ọzọ wee zaa, sị: “Anyị aghaghị irubere Chineke isi dị ka onye na-achị achị karịa mmadụ.+
3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+