Matiu 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee sị: “Ọ bụ nke Siza.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ha: “Ya mere, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Mak 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe o kwuru wee ju ha anya.+ Luk 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee sị ha: “Ya mere, hụnụ na unu kwụrụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+
21 Ha wee sị: “Ọ bụ nke Siza.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ha: “Ya mere, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+
17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe o kwuru wee ju ha anya.+