1 Ndị Kọrịnt 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ahụkwa, unu onwe unu, ebe unu ji ịnụ ọkụ n’obi na-achọ onyinye nke mmụọ nsọ,+ na-achọnụ ka unu nwee ya nke ukwuu maka iwuli ọgbakọ elu.+ Ndị Hibru 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka anyị na-echebakwara ibe anyị echiche iji kpalie+ ịhụnanya na ịrụ ezi ọrụ,+
12 Otú ahụkwa, unu onwe unu, ebe unu ji ịnụ ọkụ n’obi na-achọ onyinye nke mmụọ nsọ,+ na-achọnụ ka unu nwee ya nke ukwuu maka iwuli ọgbakọ elu.+