Ilu 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ga na-eje ije n’obi iru ala,+ ma onye na-eme ka ụzọ ya gbagọọ agbagọ ga-eme ka a mata onye ya onwe ya bụ.+ Matiu 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, unu atụla ha egwu; n’ihi na ọ dịghị ihe ọ bụla e kpuchiri ekpuchi nke a na-agaghị ekpughe, ọ dịghịkwa ihe nzuzo nke a na-agaghị amata.+ Luk 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ dịghị ihe e zoro ezo+ nke na-agaghị apụta ìhè, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla e zochiri nke ọma nke a na-agaghị amata, nke na-agaghịkwa apụta ìhè.+ 1 Timoti 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+
9 Onye na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ga na-eje ije n’obi iru ala,+ ma onye na-eme ka ụzọ ya gbagọọ agbagọ ga-eme ka a mata onye ya onwe ya bụ.+
26 Ya mere, unu atụla ha egwu; n’ihi na ọ dịghị ihe ọ bụla e kpuchiri ekpuchi nke a na-agaghị ekpughe, ọ dịghịkwa ihe nzuzo nke a na-agaghị amata.+
17 N’ihi na ọ dịghị ihe e zoro ezo+ nke na-agaghị apụta ìhè, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla e zochiri nke ọma nke a na-agaghị amata, nke na-agaghịkwa apụta ìhè.+
24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+