1 Ndị Kọrịnt 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka onye ọ bụla ghara ịrafu onwe ya: Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya maara ihe+ n’usoro ihe a, ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye maara ihe.+
18 Ka onye ọ bụla ghara ịrafu onwe ya: Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya maara ihe+ n’usoro ihe a, ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye maara ihe.+