21 ka ha niile wee bụrụ otu,+ dị ka gị onwe gị, Nna, na mụ onwe m dị n’otu, mụ onwe m na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu,+ ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.+
3 ọ bụ ihe anyị hụrụ, nke anyị nụkwara, ka anyị na-akọrọ unu,+ ka anyị na unu wee na-emekọrịta ihe.+ Ọ bụkwa Nna ahụ na Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ka anyị na ha na-enwe mmekọrịta a.+