Jenesis 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+ Matiu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 wee sị, ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’?+ Ndị Efesọs 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “N’ihi nke a, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.”+
24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+
5 wee sị, ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’?+
31 “N’ihi nke a, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.”+