Jenesis 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+ Matiu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 wee sị, ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’?+ 1 Ndị Kọrịnt 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na onye e jikọrọ ya na nwaanyị akwụna, ya na ya bụ otu ahụ́? N’ihi na ọ sịrị, “Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́.”+
24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+
5 wee sị, ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’?+
16 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na onye e jikọrọ ya na nwaanyị akwụna, ya na ya bụ otu ahụ́? N’ihi na ọ sịrị, “Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́.”+