Ọpụpụ 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na ọ lụọ nwaanyị ọzọ, a gaghị eme ka ihe oriri ya na ákwà ya belata,+ ọ gaghịkwa akwụsịlata inye ya ihe ruuru ya dị ka nwaanyị a lụ alụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ajụla inye ya ibe unu,+ ọ gwụla ma ùnu kwekọrịtara maka oge a kara aka,+ ka unu wee tinye oge n’ikpe ekpere wee nọkọọ ọzọ, ka Setan wee ghara ịnọ na-anwa unu ọnwụnwa+ maka na unu enweghị ike ịchịkwa onwe unu.+
10 Ọ bụrụ na ọ lụọ nwaanyị ọzọ, a gaghị eme ka ihe oriri ya na ákwà ya belata,+ ọ gaghịkwa akwụsịlata inye ya ihe ruuru ya dị ka nwaanyị a lụ alụ.+
5 Unu ajụla inye ya ibe unu,+ ọ gwụla ma ùnu kwekọrịtara maka oge a kara aka,+ ka unu wee tinye oge n’ikpe ekpere wee nọkọọ ọzọ, ka Setan wee ghara ịnọ na-anwa unu ọnwụnwa+ maka na unu enweghị ike ịchịkwa onwe unu.+