2 Ndị Kọrịnt 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, anyị nwere akụ̀ a+ n’arịa+ e ji ụrọ kpụọ,+ ka ike+ karịrị ike nkịtị wee bụrụ nke Chineke,+ n’abụghịkwa nke si n’aka anyị onwe anyị.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 site n’okwu bụ́ eziokwu, site n’ike Chineke;+ site n’iji ngwá ọgụ+ nke ezi omume n’aka nri nakwa n’aka ekpe,
7 Otú ọ dị, anyị nwere akụ̀ a+ n’arịa+ e ji ụrọ kpụọ,+ ka ike+ karịrị ike nkịtị wee bụrụ nke Chineke,+ n’abụghịkwa nke si n’aka anyị onwe anyị.+
7 site n’okwu bụ́ eziokwu, site n’ike Chineke;+ site n’iji ngwá ọgụ+ nke ezi omume n’aka nri nakwa n’aka ekpe,