Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 2:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ bụ anyị; n’ihi na anyị abụghị ndị na-ere okwu Chineke ere+ dị ka ọtụtụ ndị bụ,+ kama anyị na-ekwu okwu+ dị ka ndị nwere obi eziokwu, ee, dị ka ndị e si n’ebe Chineke nọ zipụ, n’ihu Chineke, ná mmekọrịta anyị na Kraịst.

  • 2 Ndị Kọrịnt 6:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Anyị adịghị eme ihe ịsụ ngọngọ n’ụzọ ọ bụla,+ ka e wee ghara ịhụta mmejọ n’ozi anyị;+

  • 2 Ndị Kọrịnt 8:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ya mere, anyị na-ezere ime ka onye ọ bụla hụta mmejọ+ n’aka anyị n’ihe banyere onyinye mmesapụ aka+ nke a anyị na-eje ozi maka ya.

  • Ndị Galeshia 1:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Dị ka anyị kwuru, ana m ekwukwa ọzọ ugbu a, sị, Onye ọ bụla nke na-ezisara unu ozi ọma karịrị ihe unu nabatara,+ ka ọ bụrụ onye a bụrụ ọnụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya