Ndị Rom 8:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyị onwe anyị kwa bụ́ ndị nwere mkpụrụ mbụ+ ahụ, ya bụ, mmụọ ahụ, ee, anyị onwe anyị na-asụ ude+ n’ime onwe anyị, ebe anyị na-echeresi ike ka e doo anyị dị ka ụmụ,+ ka e jiri ihe mgbapụta tọhapụ ahụ́ anyị.
23 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyị onwe anyị kwa bụ́ ndị nwere mkpụrụ mbụ+ ahụ, ya bụ, mmụọ ahụ, ee, anyị onwe anyị na-asụ ude+ n’ime onwe anyị, ebe anyị na-echeresi ike ka e doo anyị dị ka ụmụ,+ ka e jiri ihe mgbapụta tọhapụ ahụ́ anyị.