Ndị Galeshia 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka o wee tọhapụ ndị nọ n’okpuru iwu+ site n’ịzụrụ ha,+ ka anyị onwe anyị wee bụrụ ndị e doro ịbụ ụmụ.+ Ndị Efesọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ họpụtara anyị tupu oge eruo+ ka o doo+ anyị dị ka ụmụ+ nye onwe ya site n’aka Jizọs Kraịst, dị ka o si dị ya ezi mma n’uche,+ 1 Pita 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+ Mkpughe 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ọ bụla nke meriri ga-eketa ihe ndị a, m ga-abụkwa Chineke ya,+ ọ ga-abụkwa nwa m.+
5 ka o wee tọhapụ ndị nọ n’okpuru iwu+ site n’ịzụrụ ha,+ ka anyị onwe anyị wee bụrụ ndị e doro ịbụ ụmụ.+
5 N’ihi na ọ họpụtara anyị tupu oge eruo+ ka o doo+ anyị dị ka ụmụ+ nye onwe ya site n’aka Jizọs Kraịst, dị ka o si dị ya ezi mma n’uche,+
4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+