Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+ Ndị Rom 8:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyị onwe anyị kwa bụ́ ndị nwere mkpụrụ mbụ+ ahụ, ya bụ, mmụọ ahụ, ee, anyị onwe anyị na-asụ ude+ n’ime onwe anyị, ebe anyị na-echeresi ike ka e doo anyị dị ka ụmụ,+ ka e jiri ihe mgbapụta tọhapụ ahụ́ anyị. 2 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘M ga-abụkwara unu nna,+ unu ga-abụkwara m ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom,’+ ka Jehova Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ kwuru.”
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
23 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyị onwe anyị kwa bụ́ ndị nwere mkpụrụ mbụ+ ahụ, ya bụ, mmụọ ahụ, ee, anyị onwe anyị na-asụ ude+ n’ime onwe anyị, ebe anyị na-echeresi ike ka e doo anyị dị ka ụmụ,+ ka e jiri ihe mgbapụta tọhapụ ahụ́ anyị.
18 “‘M ga-abụkwara unu nna,+ unu ga-abụkwara m ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom,’+ ka Jehova Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ kwuru.”